Blog

Uru Asusu Igbo Bara

Akuko ifo ndi igbo
Uncategorized

Uru Asusu Igbo Bara

Kụziere ụmụ gị igbo nke ọ ga-abụ na ụmụnna agaghị anara ha ihe ruru ha oge ị na- anọghinso,

Kụziere ha igbo ka ha nwee ike imuta oge ekwuru ha ikwu maobụ gwa ha okwụ ọjọọ .

Kụziere ha igbo maka ọ bụ ejimara ha . 

Kụziere ha igbo maka na ọ bụ asụsụ ha .

Kụziere ụmụ gị aha obodo ha malite na steti ruo na ụmụnna gị .

Kụziere ụmụ gị etu e si eji igbo ekpe ekpere .

Kụziere ụmụ gị ihe niile ha kwesiri ịma banyere asụsụ igbo .

Were ilu na agwa ụmụ gị okwu ma kọwakwaara ha ya .

Akụkọ ifo dị mkpa nezinụlọ .

Leave your thought here

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Select the fields to be shown. Others will be hidden. Drag and drop to rearrange the order.
  • Image
  • SKU
  • Rating
  • Price
  • Stock
  • Availability
  • Add to cart
  • Description
  • Content
  • Weight
  • Dimensions
  • Additional information
Click outside to hide the comparison bar
Compare